Wikidata:Main Page/Content/ig

From Wikidata
Jump to navigation Jump to search
This page is a translated version of the page Wikidata:Main Page/Content and the translation is 100% complete.

Nnọọ na Wikidata

Ntọala ihe ọmụma bụefu nwere ihe ndepụta buru ibu nke onye ọ bụla nwere ike dezie.

Okwu mmaliteMkparịta ụka oru ngoPortal ọhaneze Enyemaka

Nnọọ!

Wikidata bụ ntọala ọmụma bụ n'efu, nke mepekwara emepe nke ma mmadụ ma ígwè nwere ike ịgụ maọbu dezie ya.

Wikidata na-arụ ọrụ dị ka ebe nchekwa etiti maka data ahaziri ahazi nye ụmụnne ya ndị ọzọ n'okpuru Wikimedia ndị gụnyere Wikipedia, Wikivoyage, Wiktionary, Wikisource na ndị ọzọ.

Wikidata na-enyekwa nkwado nye ọtụtụ saịtị na ọrụ ndị ọzọ gafere naanị ọrụ Wikimedia! Ihe ndi di na Wikidata bụ nke dị site n'akwụkwọ ikike emepere emepe n'efu, ewepụtara site na ụkpụrụ ndi ahaziri nke ọma, nakwa nke a ga-ejikọnwu ọnụ ya na seetị data ndị ọzọ di n'efu maọbụ nke emeghere nye onye ọbụla na njikọ nke data web.

Tinye aka na ya
Maka ntụzịaka maka ndị n'amalite amalite zuru oke, gaa na community portal.

Mụta banyere Wikidata

Mee ihe ntinye nke gi n'ọrụ Wikidata

  • Mụta ka esi edenye maọbu edezi ihe na Wikidata: sorotutorials.
  • Soro ndi ọzọ na-enye aka arụ ọrụ n'efụ na ngalaba maọbu isiokwu ọbụla masiri gi: soro WikiProject.
  • Ndi mmadụ maọbu ụlọ ọrụ di iche iche nwekwara ike inye aka nadonate data.

Zute ọhanaeze ndi mejupụtara Wikidata

Jiri usoro data sitere na Wikidata mee Ihe

Ndị Ọzọ...
Akụkọ Ụwa
  • 2024-04-05: Wikidata holds the Leveling Up Days, an online event focused on learning more about how to contribute to Wikidata from the 5th to 7th and 12th to 14th of April.
  • 2024-04-03: The development team at WMDE will hold the 2024 Q2 Wikidata+Wikibase office hour on Wednesday, 10th April 2024 (18:00 Berlin) in the Wikidata Telegram group.
  • 2024-03-12: Wikidata records its 2,100,000,000th edit.
  • 2024-01-24: Wikidata tool QuickStatements (Q20084080) ran its batch 222222.
  • 2024-01-17: The Wikidata development team held Wikidata+Wikibase office hour, talking about what they've been working on. Find the session log here.
  • 2023-11-30: Wikidata holds the Data Modelling Days, an online event focused on how to describe and organise data in Wikidata, from the 30th of November to the 2nd of December.

More news... (edit [in English])

Mụta maka data

Ịbịara ọhụrụ na ọmarịcha ụwa nke data? Kwalite ma wulie amamihe maka data gị site na ndịnaya nke emere iji kuziere gi ngwa ngwa meekwa ka ị bụrụ aka ochie n'oge n'adịghị anya gbasara ihe ndị bụ isi sekpụ ntị na Wikidata.

Chọpụta

Ngwa ọrụ na ihe ntinye ndị ọhụrụ sitere na ọhaneze mejupụtara Wikidata

WikiProject ndị egosiri
Egwu Wikiproject

Egwu Wikiproject bụ ebe a ga-enweta n'uju ndị ndezi na-enye aka itinye data gbasara ndị na-eti egwu, egwu ndị ewepụtagasịrị, aha egwu dị iche iche n'otu n'otu, nturu ugo na ihe ngosi dị iche iche nke ndí egwu! Na mgbakwunye, ibubata na ijikọ Wikidata ya na ọtụtụ ọ́dụ̀ egwu dị iche iche na ọrụ nkwanye dị iche iche bụ ihe ọzọ a na-elekwasị anya n'ọrụ a. Gụọ maka ụdị data anyị na ibe peeji oru anyị ma soro anyị namkparịtaụka anyị na ngalaba nzikọrịtaozi Telegram.

N'iganiru:

Ị mara banyere oru ngo ma ọ bụ nchọpụta ọbụla mara mma nke eji Wikidata mee? Ị nwere ike ịhọpụta ọrụ ahụ ka O soro na ọdịnaya a ga-egosipụta na Isi Ibe Wikidata [[Special:MyLanguage/Wikidata:WikiProject_Interesting_Content |here]]!

 Wikipedia – Encyclopedia     Wiktionary – Akwụkwọ nkọwa okwu na thesaurus     Wikibooks – Akwụkwọ ọgụgụ dị iche iche, akwụkwọ ntuziaka dị iche iche, na akwụkwọ ngosi isi nri dị iche iche     Wikinews – Akụkọ Ụwa     Wikikwuotu – Nchịkọta okwu dị iche iche ndị mmadụ ndị ama ama kwugasịrị     Wikisọọsụ – Ọba Akwụkwọ     Wikivasiti – akụrụngwa mmụta     Wikivoyeeji – Nduzi maka ime njem    Wikispeshiiz – Nchikọta nke ụdi di iche iche enwegasịrị    ỌruWiki – Ọrụ ngwanrọ efu     Wikimedia Commons – Ebe nchekwa ihe mgbasa ozi ndị a na-ekiri ekiri     Inkubetọ – Nsụgharị asụsụ ọhụrụ ndị ọzọ     Meta-Wiki – Nchikota oru ngo Wikimedia     MediaWiki – Ndetukọ akwụkwọ ngwanrọ