Jump to content

Wikidata:Wikibase/ig

From Wikidata
This page is a translated version of the page Wikidata:Wikibase and the translation is 71% complete.
Akara ejirimara wikibase kemgbe onwa nke abuo na afo 2023
Akara ejirimara wikibase kemgbe onwa nke abuo na afo 2023

Wikibase bu ngalaba wikidata na anaghi ahu anya. o juputara na ngalaba Mediawiki maka ichekwa na ighazi ozi ( ebe nchekwa wikibase) nakwa maka ideba ozi na wiki ndi ozo .

Ị nwere ike ịnwale Wikibase site n'inyocha usoro ngosi [1]. Ọ bụrụ na ị chọta nje, biko gwa ndi kọọrọ ha ka e wee nwee ike idozi ha tupu ha abanye Wikidata. oburu na ichoro iru oru na wikibase, otutu nsogbu di nke na eche ndi na eweputa onwe ha. maka ajuju ndi ozor,jukwaaWikidata:Contact the development team

ozi ndi ozo